GI ATULA EGWU/ Give To The Wind Thy Fear: Paul Gerhardt

Sdílet
Vložit
  • čas přidán 5. 04. 2022
  • #hymns #anglicanchurch #hymnfortheweekend #churchofnigeria #igbomusic
  • Hudba

Komentáře • 5

  • @cynthiachioma199
    @cynthiachioma199 Před 6 měsíci

    Thank you for this!

  • @chinemeluuzowulu7179
    @chinemeluuzowulu7179 Před 2 lety

    Beautiful

  • @moghalupaul1170
    @moghalupaul1170 Před 2 lety

    Impressive

  • @amobioguonu400
    @amobioguonu400 Před 2 lety

    Nice

  • @annefranciselizabeth3840

    Abu 188- Gi atula egwu.
    Stanza 1
    Gi atula egwu;
    N-el’anya Chineke,
    Ọ nuwọ is’ude-i n’akwa-i
    Ọ gebul’isi gi,

    Stanza 2
    Nime nsogbu nk’uwa
    Ọ n-awara i uzọ; (Error: n-akwara)
    Chere mgbe Ya, abali nka
    G-ebì n’ubọch’ọñu.

    Stanza 3
    Ọ n-achi ihe dum,
    Ha n-anu olu Ya;
    Ọlu Ya nile bu ngọzi,
    Uzọ Ya bu ìhè.

    Stanza 4
    O setia aka Ya,
    Gini g-egbochi Ya?
    Mgb’Ọ galùru ndi Ya ọ̀gu,
    Ònye g-emegide?

    Stanza 5
    Wer’ihe dum ny’Eze,
    K’Ọ n-arọputara i!
    Ọ g-eju i anya, i g-asi,
    K’ike aka Ya ra!

    Stanza 6
    I g-ahu n’izu Ya
    Kariri uche gi,
    Mgb’Ọ luzuru ọlu ahu
    Nk’I turu egwu ya.

    Stanza 7
    Gi mara obi anyi,
    Hur’adighi-ike anyi;
    N-ewelite aka-nkuda,
    Gba ikperè ume!

    Stanza 8
    Kwe k’anyi, na ndu n’ọnwu,
    Kwusa ezi’okwu Gi,
    N-agbasa ihunanya Gi
    Na nchebe Gi nile. Amen.