Brand new traditional catholic hymn and missal music played with Igbo gong (ogene) from Ogene Udu-akommili as led by Janka Armani - Contact +2347038892780 for management and booking
Ekwere m n'otu Chineke, Nna ji ike niile, Onye kere eluigwe na ala, *na ihe niile a puru ihu anya* *na ndi apughi ihu anya*. Ya na n' otu Onyenweanyi, Jesu Kristi, so otu Nwa Chineke muru, Nna muru tupu uwatuuwa niile. Chukwu si na Chukwu, ihe si n'ihe, Ezi Chukwu si n'Ezi Chukwu, A muru ya amu, emeghi eme, *Ya na Nna bu otu ihe, n'odidi ebighiebi ha jiri buru Chukwu*: Onye e si na Ya mee ihe dum. Onye maka ihi anyi bu mmadu na maka ihi nzoputa anyi, siri n'eluigwe gbadata. O WERE AHU NA VEJIN MARIA, SITE NA MMUO NSO, O BURU MMADU. A kpogbue Ya n'obe n'ihi anyi n'oge ochichi Pontus Pailet; O taa ahuhu, nwuo e lie Ya. Ma O bilitere n'ubochi nke ato, ka Akwukwo Nso si kwuo, O rogoro n'eluigwe, noro n'akanri Nna. Ma O ga-abiaghachi ozo n'ebube Ya, ikpe ndi di ndu na ndi nwuru anwu ikpe, Onye ochichi Ya na-enweghi njedebe. *Ekwere m na Mmuo nso*, *Dinwenu na Onye na-enye ndu*: Onye si na Nna na Nwa puta. Onye a na-esekpuru na-etokodo Ya na Nna na Nwa: Onye si na ndi amuma kwuo okwu. *Ekwere m na Nzuko nke di otu, di nso, buru Katolik na apostolic*. *Ekwuputa m otu mmirichukwu maka mgbaghara njo ga*. Ana m atu anya mbilitenonwu ndi nwuru anwu, na ndu uwa ga-abianu. Amen.
direct from south korea long live biafra
THIS SONG IS TOO MUCH. OGENE RIDE ON
Ekwere m n'otu Chineke,
Nna ji ike niile,
Onye kere eluigwe na ala,
*na ihe niile a puru ihu anya*
*na ndi apughi ihu anya*.
Ya na n' otu Onyenweanyi, Jesu Kristi, so otu Nwa Chineke muru,
Nna muru tupu uwatuuwa niile.
Chukwu si na Chukwu, ihe si n'ihe,
Ezi Chukwu si n'Ezi Chukwu,
A muru ya amu, emeghi eme,
*Ya na Nna bu otu ihe, n'odidi ebighiebi ha jiri buru Chukwu*:
Onye e si na Ya mee ihe dum.
Onye maka ihi anyi bu mmadu
na maka ihi nzoputa anyi, siri n'eluigwe gbadata.
O WERE AHU NA VEJIN MARIA,
SITE NA MMUO NSO, O BURU MMADU.
A kpogbue Ya n'obe n'ihi anyi
n'oge ochichi Pontus Pailet;
O taa ahuhu, nwuo e lie Ya.
Ma O bilitere n'ubochi nke ato,
ka Akwukwo Nso si kwuo,
O rogoro n'eluigwe, noro n'akanri Nna.
Ma O ga-abiaghachi ozo n'ebube Ya,
ikpe ndi di ndu na ndi nwuru anwu ikpe,
Onye ochichi Ya na-enweghi njedebe.
*Ekwere m na Mmuo nso*,
*Dinwenu na Onye na-enye ndu*:
Onye si na Nna na Nwa puta.
Onye a na-esekpuru na-etokodo Ya na Nna na Nwa:
Onye si na ndi amuma kwuo okwu.
*Ekwere m na Nzuko nke di otu, di nso, buru Katolik na apostolic*.
*Ekwuputa m otu mmirichukwu maka mgbaghara njo ga*.
Ana m atu anya mbilitenonwu ndi nwuru anwu,
na ndu uwa ga-abianu. Amen.
O boy ! Imego mu uwa but onwero!! Nkea bu Ogene last bustop!!
In my next world I will be lgbo girl 😍😍😍😍😍😍😍
Perfectly conceived. Carry GO !!!
Chineke bu Eze! Good one brothers.......watching from Los Angeles
Watching from Turkey 🇹🇷..... Lovely proudly igbo
Nwanne dalu I'm proudly igbo listing from Austria
Respect 🙌
Correct ... Igbo ndi oma .watching from Canada
This is a very nice song God go bless u all
Wow,,my legs don dey move,,,I so much love the songs,,keep it up brothers, listening from Sharjah in U.A.E
Dancing my stress out as nwafor Igbo
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Nice one brother
This one just high me so much
Otua!!!
Proudly IGBO Enjoyed every bit of IT
Carry go my talented brothers am watching from southafrica
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
This is breathtaking!
Janka to the World! Ogene Amaka! Igbo Amaka
Jankamant dalu nwanne you killed it. Igbo amaka
Dancing form UAE. Good job 👏 my brothers. Carry on
Jantamanta is always making it happen. Ride on umunnem
Chai oja wu ogene, une!
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Thank u my Igbo brothers.Am so proud u guys.
I love you guyz
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
THIS SONG IS TOO MUCH. GENE RIDE ON
Ogene
Perfectly conceived and well delivered. Carry GO !!!
Lamb of God mere anyi ebere.
nice song my beloved brethren ,it was in 1917 in the city of Fatima
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Welldone guys, you are one of the best. Praise God with everything you have
I knew it was on the pipeline. now I have it, I have to dance to it.
O42 for life 🍾🍾🍾💯🎶
Unom di na Decatur mana nke di n'Igwe kaya mma!
Ehhhhheeeee! Obiawu obiawu chaha-leeya, anyi abiago 😃😄💕💔💛🖐👏🤝🐓
This is one of the best Ogene I have heard. Well done guys.Akuenwebe Holland
Odinala amaka.... Odinala bu ndu.....
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
ndewo umunwannem jisie nu ike egwu a di ogo na nti
Love the ogene, but there's room for improvement esp the lead singer. But at the same time I'm still dancing. Ndewoo!!!
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Fantastic music 👍
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Who is watching with me 042 all the way
Continue hiting the like botton
Wow kudos from Jakarta
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Good one brother
Prince Banker reporting from Qatar
I sighted you prince banker
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Carry go nwa naa
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
This is so beautiful ? Nice one carry go
Egwu Ogene Salu Oku n' Eme kris
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Ogu nu ,ya salu oku
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Super sweet i love it.
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Nice one janka and clew
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Reporting from Deutschland
Kudo brothers
Nice song
Ahead ahead guys lovely
Thank you
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Very nice my brother carry on
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
I love the song
Keep it up
Listing from UAE
please jakanta I need your lune
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
💃💃💃💃💃💃🕺🕺🕺🕺🎶🎶📣📣📣🇺🇸
Janka
Please how can I download this song?
Try mp3 juice
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
@@chukwunedumonyekaozulu7995 djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
How can I get this music
Ur location please or call me on 07038892780
Chuwu agozigo ndi Igbo.
Ùdo diri gi janka
djnwabakaliki.com/download-janka-armani-egwu-ogene-ejewego-uka/
Nice one brother