Gbaduje (Viral video)

Sdílet
Vložit
  • čas přidán 7. 09. 2024
  • Hmmm...hmmm.mm..mm ee
    Chinaza Ada Igbo
    Ka anyị ga nụ ka anyị ga nụ o, ka anyị ga nụ, ka anyị ga nụ o ...Gbaduje
    Ka anyị ga nụ, ka anyị ga nụ o, forward ever.. Gbaduje
    Onye dị ndụ gbara first, gbaduje
    Gbaduje ee, gbaduje
    O ji ọfọ ga ala, gbaduje
    Gbaduje ee, gbaduje
    Ndi iro na abaa, sị na anyị ama nga o
    mee - elu, mee - ala
    Ụgbọ anyị na aga, ah.ah.ah
    Ana ebu ala ebu, omamme
    Ikuku ọ na ama na ọnya, omamme
    Ana apa ala apa, omamme
    Oshimiri ọ na ata ata
    Omamme
    Sili sili sili, kwulu kwulu kwulu, no fit stop my shine
    Kwulu kwulu kwulu, sili sili sili no fit off my light
    Chi m sị m ga n'iru
    Eke, Orie, Afọ na Ǹkwọ
    Gbaduje
    Onye Chi mere eze, ga abụ eze ah, eji m ọfọ aga
    Gbaduje
    As Oshimiri de flow de go, na so I go de go o
    Gbaduje
    Forward ever, backward never, forward ever ah.ah
    Gbaduje
    Gbaduje..gbaduje.. gbaduje.. gbaduje
    Onwo ihe mo nụ o
    Gbaduje
    Gbaduje.. gbaduje.. gbaduje.. gbaduje
    Onwe ihe mega mega
    Gbaduje
    Gbaduje..gbaduje.. gbaduje.. gbaduje
    Onwo ihe mo nụ o
    Gbaduje
    Gbaduje.. gbaduje.. gbaduje.. gbaduje
    Onwe ihe mega mega
    Gbaduje
    All my fans and well wishers, n'iru n'iru ka anyị na aga.. gbaduje
    (Calling names)
    Gbaduje..gbaduje.. gbaduje.. gbaduje
    Onwo ihe mo nụ o
    Gbaduje
    Gbaduje.. gbaduje.. gbaduje.. gbaduje
    Onwe ihe mega mega
    Gbaduje
    (Calling names)
    Gbaduje..gbaduje.. gbaduje.. gbaduje
    Onwo ihe mo nụ o
    Gbaduje
    Gbaduje.. gbaduje.. gbaduje.. gbaduje
    Onwe ihe mega mega
    Gbaduje

Komentáře • 6