Professor Onye Egwu
Professor Onye Egwu
  • 86
  • 77 130
Ọzọemena-Echezọna (Official Video)
In Memory Of Our Heroes And Heroines 💔 Ọzọemena
Ọzọemena-Echezọna is a soulful evergreen tune that portrays the history and labour of our heroes and heroines.
Stream here👇
audiomack.com/professor_onyeegwu/song/zemena-echezna
#biafra #igbo #igbo #BiafraRemembranceDay #BiafraHeroesDay
#Ozoemena
Lyrics
Ewoooo yoo yoo yoo yoo ọ kwa Professor Onye Egwu arịrị erie moo........ Ife mere eme ka mụ na ekwu ị nụ lị ya?
Echeta lụ mụ akụkọ nna mụ kọọ lụ m gboo gboo
Ka ụmụ igbo si zọ onwe fa mgbe bụrụ gboo
Etu ị nụ ọgụ ife ruru anyị si welụ bido
arịrị egbue meeee
Ụfọdụ tụnyere ndụ fa
Ebe ụfọdụ tụnyere akụ na ụba fa
Ụfọdụ ka ụganị kpọjezi ndụ fa
Ụfọdụ ka agụrụ kpọjezi ndụ fa
A ga m akọba ole ghara ole?
Ka a ga m agụba ole ghara ole?
Imirikiti tụnyere ndụ fa maka nnwere onwe anyị
Arịrị egbue mee........ọzọ oooh
Ọzọ emezina ọzọ (ọzọ emena ooh x3)
Ọzọ emezina ọzọ ooh
Ọzọ emezina ọzọ (ọzọ emena ooh x3)
Ọzọ emezina ọzọ ooh
Ọzọ emezina ọzọ (ọzọ emena ooh x3)
Ọzọ emezina ọzọ ooh
Ọzọ emezina ọzọ (ọzọ emena ooh x3)
Ọzọ emezina ọzọ ooh
A sị mụ ọbụ gịnị na ese okwu? Ọ kwa maka anyị chọrọ oke ruru anyị
Ọ bụ gịnị butere agha? Ọ kwa maka anyị chọrọ ọ dị mma anyị
Nya ka eji kwafu ọbara na mbido (na mbido)
Keehi na ife anyị na afụ bụ sọ mmegbu ooh (sọ mmegbu ooh)
Ụmụ igbo let us remember
The labour of our heroes........Cheta oooh
Echezọ kwa na cheta (echezọkwana x2 echezọna ooh)
Echezọna kwa na cheta ooh
Echezọ kwa na cheta (echezọkwana x2 echezọna ooh)
Echezọna kwa na cheta ooh
Echezọ kwa na cheta (echezọkwana x2 echezọna ooh)
Echezọna kwa na cheta ooh
Echezọ kwa na cheta (echezọkwana x2 echezọna ooh)
Echezọna kwa na cheta ooh.......Ọzọ ooooh
Ọzọ emezina ọzọ (ọzọ emena ooh x3)
Ọzọ emezina ọzọ ooh
Ọzọ emezina ọzọ (ọzọ emena ooh x3)
Ọzọ emezina ọzọ ooh
Ọzọ emezina ọzọ (ọzọ emena ooh x3)
Ọzọ emezina ọzọ ooh
Ọzọ emezina ọzọ (ọzọ emena ooh x3)
Ọzọ emezina ọzọ ooh
...........Interlude...........
zhlédnutí: 1 978

Video

Long John (subsidy) acoustic session live at @Voiceoftheeasttv Enugu
zhlédnutí 504Před 2 měsíci
Long John (subsidy) acoustic session live at Voice of The East-NDI IGBO Enugu Link to download song 👉onerpm.link/245879586202 @nnewicity @UbanizedMedia @igbonize #longjohn #subsidy #professoronyeegwu
ONYE IGBO (ị yọọ akpụ)
zhlédnutí 581Před 3 měsíci
We call it ị yọọ akpụ as onye igbo concern ❤️ What do you call it? Song name ONYE IGBO by Professor Onye Egwu 🎶🎸 Link to download song👉 onerpm.link/604005578496 50k Facebook family ❤️ Am thankful to you all 🙏 #onyeigbo #professoronyeegwu #igboamaka #igbomusic #igbokwenu #igbo #Igbohighlife
ỊMA ỤKWA is what we call it
zhlédnutí 744Před 4 měsíci
ỊMA ỤKWA is what we call it What about you? @nnewicity @UbanizedMedia @Voiceoftheeasttv @onoduigbotv6713 #professoronyeegwu #onyeigbo #igbomusic #igboamaka
Why is it like this? Ụmụ Igbo
zhlédnutí 826Před 5 měsíci
Why is it like this? 😔 One's language and culture are their pride ❤️ A bụ m onye Igbo till infinity, without apology Song name: Onye Igbo by Professor Onye Egwu 🎶🎸 Fans Keep streaming Onye Igbo Here 👉 onerpm.link/604005578496 @nnewicity @UbanizedMedia Anaedo TV Innoson Vehicles Cornel Osigwe Voice of The East-NDI IGBO Afia TV Tochukwu Anekwe Steve #onyeigbo #professoronyeegwu #jegedeonyeije #CH...
A trip back to the good old days 🚲🚲🚲
zhlédnutí 625Před 8 měsíci
Since it has gotten to this level I go dey drive my ogologo long john Stream the song here 👇 audiomack.com/professor_onyeegwu/song/professor-onye-egwu-longjohn-subsidy-prod-bigdeal Starring: Ugochukwu Chinagolum Kingsley Amarachi Chinweuba Naija Salvation Song of David Tv DIR Tochukwu Anekwe Steve 📽📸 Jpsutudios @NnewiCity @UbanizedMedia Voice of The East-NDI IGBO Igbo TV Igbo Television Igboniz...
@professor_onyeegwu performs PEREMENSE live at ehime mbano 🎶🎸🥁
zhlédnutí 2KPřed 8 měsíci
PEREMENSE live at ehime mbano 🎶🎸 🥁 Naija Salvation 🎹 @makuo 🎸 Chika David Oz 🎸 Marshal Nwachukwu 🪘 Nwaezudo SirKojo Clip Boomwithmusic 🎤 Song of David Tv 📽📸 Ubanized Media Nnewi City Tochukwu Anekwe Steve Amarachi Chinweuba Enkay Obikaonu @followers #peremense #professoronyeegwu #Kingofhighlife #CHUKWUBUIKEM #jegedeonyeije #onyeigbo #Godismystrength
PEREMENSE LIVE IN CAMEROUN🇨🇲 @officialchineduvevo5861 Ahubaluezeama n'alor @50
zhlédnutí 220Před 9 měsíci
PEREMENSE LIVE IN CAMEROUN🇨🇲 @EzeaniChinedu Ahubaluezeama n'alor @50 @nnewicity @ubanizedmedia @anaedotv @afiatvofficial @PadovaEntertainment @voiceoftheeast @voiceoftheeasttv @igbonize @igbandieze_igboniile @only_one_baddex_kid @masterkraft_ @2niteflavour #peremense #professoronyeegwu #jegedeonyeije #onyeije #onyeijethetraveller #onyeigbo #nnewitotheworld #thekingiscoming #highlifemusic #camer...
PEREMENSE live performance at @ObaJiFestivals
zhlédnutí 609Před 10 měsíci
The love and energy was 🔥🔥🔥 @ObaJiFestivals @The12studio 🎥 @nnewicity @asonibeebere Ozii Baba Anieto Ubanized Media Voice of The East-NDI IGBO Igbonize Igbo TV Anaedo TV Igbo Television Tiger Foods Limited Ugo Best Stitches Afia TV The Nines Cornel Osigwe Emenike Chikeluba #jegede #jegedeonyeije #professoronyeegwu #onyeije #onyeijethetraveller #Kingofhighlife #HighLifeMusic #highlifemusic #high...
PEREMENSE Live performance at the Heroes Day of Afiaolu Xtra brought to you by @Ezeikolomuo
zhlédnutí 9KPřed 11 měsíci
PEREMENSE Live performance at the Heroes Day of Afiaolu Xtra brought to you by Nze Tobe Osigwe Ikolo Muo Watch full video on my CZcams channel Subscribe 🙏 Keep steaming PEREMENSE👉 onerpm.link/948210019045 Song of David Tv 🎤 Naija Salvation 🥁 Nwaezudo SirKojo 🪘 Boomwithmusic 🔔 Marshal Nwachukwu 🎸 Chika David Oz 🎸 @makuo 🎹 Nnewi City Ubanized Media Anaedo TV Afia TV Voice of The East-NDI IGBO Igb...
JEGEDE live entrance performance at themastadonapartments Enugu #jegedeonyeije #onyeije #highlife
zhlédnutí 743Před 11 měsíci
JEGEDE live performance at themastadonapartments Enugu Full video drops on my CZcams channel Professor Onye Egwu Keep steaming JEGEDE (Onye Ije) 👉onerpm.link/916529215188 Nnewi City Ubanized Media Voice of The East-NDI IGBO Igbonize Igbo TV Nnewi City TV Nwaezudo SirKojo Naija Salvation Anaedo TV Afia TV Nze Tobe Osigwe Song of David Tv Ojandiigbo Boomwithmusic Chika David Oz Marshal Nwachukwu ...
JEGEDE (Onye Ije) visuals out now
zhlédnutí 7KPřed 11 měsíci
Professor Onye Egwu the PEREMENSE crooner is back with another banger titled 'Jegede(Onye Ije). Jegede is a song that celebrates and congratulates one on a successful endeavour they embarked on. The song was inspired by his success in the King of Highlife Fest of 2022 sponsored by Life Lager Nigeria which he partook in and emerged victorious. Jegede is a song that ignites the desire and hunger ...
Ịsị mụ two heads are better than one ma ife ka na emebi ị na akọ PEREMENSE! Naịjirịa which way?
zhlédnutí 729Před 11 měsíci
Otego Naịjiria bido nyụkọba 😞 Obodo na emezi mụ ka m gbalaga! Naịjirịa which way? until when naịjirịa? Starring @McAdaNnewi 📹 📽️ @the12_studio Keep streaming PEREMENSE 🎶 Click on the link onerpm.link/948210019045 @nnewicity @nnewicitytv7470 @spacexcc3 @voiceoftheeast. @VOP903FM @sunnewspapers143 @Naijanews24 @naijanewstv @igbonize @igbotv6657 @NnnewiTV @AFIATV1
PEREMENSE TEASER+LYRICS @nnewicity @UbanizedMedia @NnnewiTV @igbotv6657
zhlédnutí 2KPřed rokem
Peremense is simply a street slang which ridicules implausible notions. It is typically a streetwise alternative for rubbish or trash, which has spanned many years now though it seems to have been outdated or not popular. The song draws your attention to many things we say for the saying sake. It'd amount to talking Peremense (rubbish) for one to say that money is not everything when lack of mo...
PEREMENSE Live From LAGOSTv at the #hilifefest2023 grand finale #peremense #highlife #highlifemusic
zhlédnutí 764Před rokem
PEREMENSE Live From LAGOSTv at the #hilifefest2023 grand finale #peremense #highlife #highlifemusic
JEGEDE (ONYE IJE)-THE HOMECOMING
zhlédnutí 2,7KPřed rokem
JEGEDE (ONYE IJE)-THE HOMECOMING
May Ọrụ Ọma Chukwu Be With You Throughout This New Year ❤️ @Dami_melody x @professor_onyeegwu
zhlédnutí 645Před rokem
May Ọrụ Ọma Chukwu Be With You Throughout This New Year ❤️ @Dami_melody x @professor_onyeegwu
My First Performance At The #HILIFEFEST2022 grand finale brought to you by @lifelager_ng ❤️
zhlédnutí 402Před rokem
My First Performance At The #HILIFEFEST2022 grand finale brought to you by @lifelager_ng ❤️
Untitled video
zhlédnutí 357Před rokem
Untitled video
🙌CHUKWUBUIKE M🙌 #winnerhilifefest2022#hilifefest2022 #turuugolota #lifelagerbeer @lifelager_ng
zhlédnutí 180Před rokem
🙌CHUKWUBUIKE M🙌 #winnerhilifefest2022#hilifefest2022 #turuugolota #lifelagerbeer @lifelager_ng
Happy Birthday Nwataanayo Eze @luciflamez CEO Crypto Elites, CEO Edison Autos
zhlédnutí 283Před rokem
Happy Birthday Nwataanayo Eze @luciflamez CEO Crypto Elites, CEO Edison Autos
Happy Birthday Omekannaya Chief Dr. cletus Madubugwu Ibeto
zhlédnutí 220Před rokem
Happy Birthday Omekannaya Chief Dr. cletus Madubugwu Ibeto
Ngọzi Ngọzi by @Dami_melody x @professor_onyeegwu 🎶
zhlédnutí 289Před rokem
Ngọzi Ngọzi by @Dami_melody x @professor_onyeegwu 🎶
Happy Birthday @never_to_be_caught_unfresh CEO Cutie Smart Collections
zhlédnutí 83Před rokem
Happy Birthday @never_to_be_caught_unfresh CEO Cutie Smart Collections
I Sing 🎶 I Draw ✏️ 🎨
zhlédnutí 70Před rokem
I Sing 🎶 I Draw ✏️ 🎨
BABY OLUWA 2022 ❤️ @professor_onyeegwu 🎶
zhlédnutí 105Před rokem
BABY OLUWA 2022 ❤️ @professor_onyeegwu 🎶
Mercy ❤️ Kosisochukwu (BLESSED)........somewhere in ajao estate lagos 🎶 ❤️🌴
zhlédnutí 86Před rokem
Mercy ❤️ Kosisochukwu (BLESSED)........somewhere in ajao estate lagos 🎶 ❤️🌴
AMEN BY @dami_god_melody X @professor_onyeegwu #CHIOR&HIGHLIFE #chior
zhlédnutí 54Před rokem
AMEN BY @dami_god_melody X @professor_onyeegwu #CHIOR&HIGHLIFE #chior
Happy Birthday MAAZI NNAMDI KANU #OHAMADIKE NDỊ IGBO ❤️ 🎂 🎉 🎊 🎈 BY @professor_onyeegwu
zhlédnutí 447Před rokem
Happy Birthday MAAZI NNAMDI KANU #OHAMADIKE NDỊ IGBO ❤️ 🎂 🎉 🎊 🎈 BY @professor_onyeegwu
Ụmụ ọma ❤️ vibing to AMEN by @Dami_melody x @professor_onyeegwu 🎶
zhlédnutí 13Před rokem
Ụmụ ọma ❤️ vibing to AMEN by @Dami_melody x @professor_onyeegwu 🎶

Komentáře

  • @Ojsunny49
    @Ojsunny49 Před dnem

    ❤❤❤❤❤

  • @Ojsunny49
    @Ojsunny49 Před dnem

    You are good bro

  • @user-qo1gr4xw7p
    @user-qo1gr4xw7p Před 6 dny

    Nice one

  • @user-ho7ds8bj2x
    @user-ho7ds8bj2x Před 9 dny

    I am coming from facebook

  • @peterreal4900
    @peterreal4900 Před 10 dny

    Oliver de Coque reincarnated, no vex o, you dey uniquely talented.

  • @GabrielJigawa
    @GabrielJigawa Před 10 dny

    Chai wune m you are too much

  • @GabrielJigawa
    @GabrielJigawa Před 10 dny

    Monday my brother keep it up you are doing well in dancing

  • @peterreal4900
    @peterreal4900 Před 13 dny

    This one na Oliver de Coque reincarnated 😂😂😂😂😂😂😂

  • @igboman2860
    @igboman2860 Před 29 dny

    I only heard one of your songs on Facebook and came to subscribe. Thanks for this beauty.

  • @promismadunagu6880
    @promismadunagu6880 Před měsícem

    Wow. This awesome. I love your songs bro. Love from Moçambique. Abum onye oba

  • @user-bt2vc1wj9x
    @user-bt2vc1wj9x Před měsícem

    ❤️❤️❤️❤️❤️❤️❤️❤️❤️❤️❤️❤️💕💕💕💕💕❤️❤️❤️❤️❤️❤️❤️❤️💕❤️❤️❤️❤️❤️❤️💕💕❤️❤️❤️❤️🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶🫶

  • @djstarkeed
    @djstarkeed Před měsícem

    I love ur songs ❤

  • @LeeChiTech
    @LeeChiTech Před měsícem

    Bringing back the memories of yesterday into today and seeing the artist playing live is a blessing 🙌🏾 Thank you Professor OnyeEgwu for your dedication 🙏

  • @chisomnwachukwu-sv6fs
    @chisomnwachukwu-sv6fs Před měsícem

    Why did this not go viral😢

  • @ugochukwukingsily3505
    @ugochukwukingsily3505 Před měsícem

    Love the bass guitar

  • @AnthonyNgwu
    @AnthonyNgwu Před měsícem

    Nice 🥰🥰

  • @ndubuisianthony2012
    @ndubuisianthony2012 Před 2 měsíci

    Happy birthday professor more yr

  • @sommymelodysound1932
    @sommymelodysound1932 Před 2 měsíci

    Makua I hear u

  • @sommymelodysound1932
    @sommymelodysound1932 Před 2 měsíci

    Nice nnam

  • @tochukwuodife6415
    @tochukwuodife6415 Před 2 měsíci

    Waoooooow. This song is mad. D lead piking na mad

  • @bestokechukwu6100
    @bestokechukwu6100 Před 2 měsíci

    We did nothing wrong Out of sheer hatred they wanted to wipe us out

  • @benladenno1340
    @benladenno1340 Před 2 měsíci

    Share on more platforms

  • @sabinaifeyinwa2241
    @sabinaifeyinwa2241 Před 2 měsíci

    Nice one

  • @ikelite6402
    @ikelite6402 Před 2 měsíci

    Good

  • @ebereama5719
    @ebereama5719 Před 2 měsíci

    👏👏👏

  • @chidimcdavids807
    @chidimcdavids807 Před 2 měsíci

    ❤❤❤ from Cameroon 🇨🇲

  • @ebukajerry-ig7nk
    @ebukajerry-ig7nk Před 2 měsíci

    This is beautiful.

  • @EvaristusEzeamaku
    @EvaristusEzeamaku Před 2 měsíci

    Ozoemena ozo ooo😢😢😢

  • @eatvchannel8587
    @eatvchannel8587 Před 2 měsíci

    Pure tradition❤❤❤

  • @anyanwuchidiebere75
    @anyanwuchidiebere75 Před 2 měsíci

    I love everything about you bro, to be sincere

  • @nonstopgames6330
    @nonstopgames6330 Před 2 měsíci

    More live like this biko

  • @Highpriest471
    @Highpriest471 Před 2 měsíci

    That means we need to eat more akpu to be able to drive ogologo long John

  • @ewagodwin2979
    @ewagodwin2979 Před 2 měsíci

    One of the best song i have listened this year

  • @charlesarinze1290
    @charlesarinze1290 Před 2 měsíci

    This is beautiful

  • @djkingvik4261
    @djkingvik4261 Před 2 měsíci

    😢😢😢😢 nice one proof

  • @ChideraValentine-wq1oi
    @ChideraValentine-wq1oi Před 2 měsíci

    Nice one professor

  • @DJSkillsOfoma
    @DJSkillsOfoma Před 2 měsíci

    Nice one Prof.

  • @felixemeka3822
    @felixemeka3822 Před 2 měsíci

    Wonderful as always

  • @thelmaiwuamadi2163
    @thelmaiwuamadi2163 Před 2 měsíci

    Nice one Professor. More power to your elbow. Our heroes will not forgotten. Ozoemena ooo

  • @urenwaijele
    @urenwaijele Před 2 měsíci

    Egwu gi Amaka nwoke oma. O na agu akwa😢😢😢. Ji sie ike ❤❤❤. Our heroes live on in us 🙏

  • @elka238
    @elka238 Před 2 měsíci

    😊😊😊

  • @JoyEmenikeTv
    @JoyEmenikeTv Před 2 měsíci

    Amazing ❤

  • @peterboom7249
    @peterboom7249 Před 2 měsíci

    Lovely

  • @peterboom7249
    @peterboom7249 Před 2 měsíci

    Hot

  • @ErnestChukwuemeka-xt1yw
    @ErnestChukwuemeka-xt1yw Před 2 měsíci

    Your a legend already bro Oke diri anyi na nwere onwe ka anyi na acho

  • @user-ul1pu2jr8f
    @user-ul1pu2jr8f Před 2 měsíci

    When your publicist, Chikeluba of Ubanized Media reached out to me that you wanted to shoot the video of a newly released track Ọzọemena (Echezona) with the Nnewi Museum as one of the locations, his voice echoed with those of the ancestors. The team at Nnewi Museum are proud to have worked on this amazing project. Professor Onye nwe egwu, itipụtago mmaọnwu. Nkan'uzu Anaedo, Director, The Nnewi Museum

  • @elka238
    @elka238 Před 2 měsíci

    You came with violence

  • @GallantMusic153
    @GallantMusic153 Před 2 měsíci

    Nice one professor

  • @ikenganation
    @ikenganation Před 2 měsíci

    This song brought tears to my eyes. Jisie ike!

  • @elka238
    @elka238 Před 2 měsíci

    Love this